TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

ODEZURUIGBO JOURNAL

Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria

Open Access Peer Reviewed ISSN: 2672-4243

Browse articles

30 published articles · chronological listing for readers and indexing

2020

18 on this page
Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

AMỤMAMỤ 6-3-3-4 NA ỌNỌDỤ ASỤSỤ N’ỤLỌ AKWỤKWỌ SEKỌNDỊRỊ

Peace Ebere Udensi, Joy Ifeadikanwa Obayi pp. 1-15

Asụsụ Igbo bụ asụsụ agaghị  ahapụ ahapụ n’obodo Naijịrịa. Nchọcha a lebara anya na “Amụmamụ 6-3-3-4 Na Ọnọdụ Asụsụ n’Ụlọ Akwụkwọ Sekọndịrị”. Amụmamụ 6-3-3-4...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

ỊGBA N’IRO NA MMETỌ UGWU NWAANYỊ N’AKWỤKWỌ NDỊ A HỌỌRỌ

Judith Chinenye Okafor, Chidimma Anthonia Ejioforbiri pp. 31-47

Alụmalụ bụ ezi njikọ juputara n’udo, ịhụnanya na anụrị. Mana n’ụwa anyị nọ taa, njikọ a bụzị nke juputara n’ọgbaaghara na katakata. Nke a bụ n’ihi nnukwu ajọ agwa ịgba n’iro...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

ỊKPỌLITE EZI AKPARAMAGWA NA USORO OBIBI NDỤ NDỊ IGBO

Esther Ogochukwu Akpulu pp. 81-92

Ọtụtụ ndị Igbo nọ na mwute n’ihi etu ihe ọjọọ si arị elu n’ala Igbo. Usoro ezi akapramagwa bara uru nke ha kwenyesịrị ike na ọ bụ ụzọ mmadụ kwesịrị isi bie ndụ dị ka nwkenye na...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

CHINESE COLOUR SYMBOLISM: IT’S SIGNIFICANCE TO THE IGBO

Miracle Uzochukwu Okafor pp. 215-225

Colour contains rich cultural, mythical, historical, religious, political, and linguistic connotations. In the field of human cognition, there are some differences in the selection and semantic association of colour and...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

INCULCATING DISCIPLINE IN THE YOUTHS THROUGH IGBO LITERATURE

Nonyelum Joy Moghalu pp. 157-167

The work examines Igbo literature as a school subject, as a medium of moral upbringing and character training of Nigerian youths. Igbo Literature, in this context, has the capacity to inculcate in the youths’ good mora...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

LANGUAGE AND THE DEVELOPMENT OF IGBO CULTURE

Ifeyinwa Cordelia Isidienu, Florence Uju Ibeh pp. 226-242

Language and culture are always interdependent. The evidence became obvious in recent times when Igbo culture became endangered, as Igbo language was on a downward trend and at the brink of becoming moribund. The cause o...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

MKPỤRỤỤDAASỤSỤ NA MKPỤRỤASỤSỤ: MYIRI HA NA MKPA HA DỊ N’ASỤSỤ IGBO

Ngozi Anyaku Kanu pp. 16-30

Ọtụtụ ndị mmadụ ji asụsụ eme ihe, mana ọ bụghị ọtụtụ n’ime ha maara maka ihe ndị na-emebe asụsụ. Ihe ndị na-emebe asụsụ anyị na-asụ asụ na-esite na mkpụrụụdaasụsụ n...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

MMETỌ ỤMỤ AKA N’ALA IGBO DỊ KA MGBOCHI NYE NTOLITE HA

Chiamaka Patience Ilechukwu, Daniel Ihunanya Ilechukwu pp. 93-101

Steet Anambra dị n’ala igbo nke dị n’ọdịda anyanwụ nke Naịjiria. Ndị Igbo bụ ndị a maara dị ka ndị na-ahụ ụmụaka n’anya. Ụmụaka ndị a na-adabere na nne na nna ha, ndị nkụzi na...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

NJIAMAATỤ N’AKWỤKWỌ AGỤMAGỤ IGBO: NNYOCHA ALA BINGO NA ELELỊA NA IHE O MERE

Edith U. Nwobu, Precious O. Akidi pp. 48-62

Nchọcha a bụ maka nnyocha njiamaatụ n’agụmagụ Igbo, site n’ịgbado ụkwụ n’Ala Bingo na Elelịa Na Ihe O mere, nke D. N. Achara dere. Nchọcha a bụ nke ebumnuche ya bụ igosipụta ụzọ dị i...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

NJIKỌRỌ AGWA NA NDỊNA N’ONYE KPAA NKỤ AHỤHỤ NA AMAECHINA

Chiọma M. Akaeze, Sọpụrụchị C. Abọh, Augustina N. Eze, Juliana G. Mamah pp. 63-80

Ọrụ nchọcha a lebara anya na njikọrọ agwa na ndịna n’ejije Onye Kpaa Nkụ Ahụhụ na Amaechina. Ebumnuche nchọcha a bụ ịmata njikọrọ agwa na ndịnaisiokwu ma ọ bụ ndịnaya n’Onye Kpaa N...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

RENAISSANCE IN THE IGBO CULTURE OF ỌZỌ CORONATION

Nneka Justina Eze, Ifeyinwa B. Ebubechineke pp. 199-214

The topic of this study is “A Renaissance in the Igbo Culture of ọzọ Coronation”. It is no news that the ọzọ title is an exalted position for those privileged to be coroneted into it. Such people are traditio...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

RESTRICTIVE AND NON-RESTRICTIVE APPOSITION IN IGBO SEMANTICS

Aloysius U. Umeodinka, Onyinye Constance Amamgbo pp. 102-121

Linguistics, as a discipline, busies itself with the study of the science of language. Among its many preoccupations is the explanation of how language works. Through linguistics, therefore, we can analyse and comprehend...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

THE SOCIOLINGUISTIC ANALYSIS OF BINOMIALS IN THE IGBO LANGUAGE

Chiamaka Gloria Madueke pp. 122-136

Sociolinguistics studies the connection between language and the society, and the way people use language in different social situations which can be called context. This context affects communication in different ways,...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

THE VALUES OF ART AND CULTURE; THEIR CHALLENGES TO THE NIGERIAN SOCIETY

Hilary Chijioke Okoye pp. 243-250

Culture has to do within the elements that pinpoint a specific people way of life. Embedded in culture as a subdivision, is arts. And arts consists of many creative efforts and discipline. This shows that arts and cultur...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

VAGUENESS FOR SPECIFICITY IN THE USE OF IGBO LANGUAGE: AN APPRAISAL

George Elochukwu Onwudiwe pp. 137-156

The central aim of anybody that talks or writes is to pass an information to somebody. But, the speaker or the writer of any word or sentence may fulfil his or her aim, or may not.The reason as Lobner (2002) argues is th...