TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

ODEZURUIGBO JOURNAL

Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria

Open Access Peer Reviewed ISSN: 2672-4243

Browse articles

30 published articles · chronological listing for readers and indexing

2022

4 on this page
Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

AKWAMOZU NWAỌKPỤ NA NNEWI N’OGE UGBU A: MGBANWE NA NSOGBU YA

Onyekelu Ann C, Ejioforbiri Chidimma A pp. 1-16

Ụmị edemedeAkwamozu nwaọkpụ bụ otu n'ime omenala e nwere na Nnewi nke e ji eme ka mkpụrụobi nwaọkpụnwụrụ anwụ laruo n'udo. Usoro akwamozu na Nnewi malitere n'oge gboo dịwa ire mana ọtụtụmgbanwe na nleghara anya batara na...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

Amụtaghị Nwa n’Alụmdi Na Nwunye n’Ala Igbo: Ọnọdụ ya n’Iduuazị A Họọrọ

Winifred Chiazo Okeke, Nonyelum Joy Moghalu (PhD) pp. 1-16

Ụmị edemedeỌmụmụ bụ ọrụ na ngọzi pụrụ iche na-esite n’ Alụmdi na Nwunye apụta nke bụ otu ụzọ agbụrụsi abawanye. Amụtaghị nwa bụ otu ihe na-eme alụmalụ ọ dị ka nke ihe ụtọ na-adịghị na ya, nke a bụ n’ihi ọtụtụ ihe nhujuan...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

ASỊNILU ỤMỤ ANỤMANỤ NA NSIRIHỤ NDỊ IGBO: NZIPỤTA ỌWA ECHICHE HA NWERE N’USORO AMỤMAMỤ NCHEKE

Florence Uju Ibeh PhD, Ifeyinwa Cordelia Isidienu PhD pp. 1-19

Ụmị edemede Nchọcha a bụ ntụcha agwara na njirimara asịnilu ụmụ anụmanụ na nsirihụ ndị Igbo n’usoro amụmamụ asụsụ ncheke. Amụmamụ asụsụ ncheke bụ amụmamụ na-elekwasị anya na nghọta. Ọ na- achọ ịmata ka mmadụ si echedebe...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

The Preliminary ODEZURUIGBO vol 5: preliminary ODEZURUIGBO vol 5

Dr. George Onwudiwe, Dr. Gladys Udechukwu, Dr. Christian E. C. Ogwudile

Nkọwa Jonal Odezuruigbo Odezuruigbo bụ Jonal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afirika na Nzikọrịta Ozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niile”. Ude ya na-edezu na mba niile site na Gọọ...