TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

Odibendi

Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria

Open Access Peer Reviewed

Browse articles

22 published articles · chronological listing for readers and indexing

Research article

ARỤMỌRỤ JI N’ALA NGWA: NTỤLE NKE UGBU A NA NKE GBOO

Ph.D. Chinenye C. Olekaibe, Ph.D. Basilica N. Eweoma, Andrew C. Mgborogwu

Ụmị EdemedeJi bụ otu n‘ime ihe gbara ọkpụrụkpụ a na-akọpụta n‘ọrụ ubi e ji mara ndị Ngwa. Ndị Ngwana-akọpụta ji ebe ọ na-ada ụda mere ha ji hiwe emume ichi Ezej...

Research article

EFFECT OF CULTURE SHOCK ON IGBO IMMIGRANTS IN THE DIASPORA

Ph.D. Nnaemeka Chukwudum Abamara, Ph.D. Chinwe Ifeyinwa Onyemachi

This paper focused on the effect of culture shock on Igbo immigrants in the diaspora. Thepaper looked at the inevitability in man‘s migration from one place to...

Research article

ERIMJI ỌHỤRỤ: OMENALA NDỊ IGBO

PhD Ikechukwu Okodo

Ụmị EdemedeOmenala agbụrụ ọbụla bụ ihe e ji mara ha. Mpekele omenala ọbụla na-adị ụbara. Erimjiọhụrụ bụ otu mpekele omenala e ji mara ndị Igbo malite n‘oge gboo...

Research article

MMEMME ERIMJI ỌHỤRỤ N’OGHE

Christian E. C. Ọgwụdịle

Ụmị EdemedeMmemme iri ji ọhụrụ dị ka aha ya si dị bụ ihe a na-eme were eri ji izizi e gwuputara n‘ala. Ọbụ mmemme a ka a na-eme tupu onye ọbụla kọrọ ji enwee ik...

Research article

MPỤRỤICHE JI NA NKWENYE NDỊ IGBO

PhD Edith Ngọzị Ọnụkawa

Ụmị EdemedeNdị Igbo nwere ọtụtụ akụkụ ọdịnala ma nke pụtakarịchara ihe n‘omenala ha bụ ji. E deelaọtụtụ edemede banyere ji n‘omenala Igbo, ma edemede ndị a hiwe...

Research article

ODIBENDI PRELIMINARY

PhD Ikechukwu Okodo

EDITORIAL COMMENTThis is the debut of ỌDỊBENDỊ: A Journal of Igbo Consciousness. This edition takes care of theentries for a conference on yam and the ceremony...

Research article

ỌJỊ: ERIRI NJIKỌ ASỤSỤ NA OMENALA IGBO

Patrick Ik. Umezi

Umị Edemede Nchọcha a bụ maka ‗Ọjị: Eriri Njikọ Asụsụ na Omenala Igbo‘. N‘edemede a, e bu n‘obiịchọpụta etu emume ọjị si ejikọta asụsụ na omenala Igbo ọnụ. Mgbe...

Research article

ỌMỤMỤ IGBO NA MAHADUM ABỤGHỊ ANỌMNÌSÌ

PhD Aloysuis U. Umeodinka

Ụmị edemedeNchọcha a bụ nke isiokwu ya bụ ―Ọmụmụ Igbo na Mahadum Abụghị Anọmnisi‖. Otu n‘imeebumnuche ndị e ji maka ha eme nchọcha a bụ ịkọwa ihe bụ anọmnisi. E...