TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

Odibendi

Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria

Open Access Peer Reviewed

Browse articles

22 published articles · chronological listing for readers and indexing

2022

20 on this page
Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ARỤMỌRỤ JI N’ALA NGWA: NTỤLE NKE UGBU A NA NKE GBOO

Ph.D. Chinenye C. Olekaibe, Ph.D. Basilica N. Eweoma, Andrew C. Mgborogwu pp. 59-65

Ụmị EdemedeJi bụ otu n‘ime ihe gbara ọkpụrụkpụ a na-akọpụta n‘ọrụ ubi e ji mara ndị Ngwa. Ndị Ngwana-akọpụta ji ebe ọ na-ada ụda mere ha ji hiwe emume ichi Ezeji iji sọpụrụ ma kwanyereụmụ nwoke na-arụpụtakarịcha ji n‘ala...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

EFFECT OF CULTURE SHOCK ON IGBO IMMIGRANTS IN THE DIASPORA

Ph.D. Nnaemeka Chukwudum Abamara, Ph.D. Chinwe Ifeyinwa Onyemachi pp. 49-58

This paper focused on the effect of culture shock on Igbo immigrants in the diaspora. Thepaper looked at the inevitability in man‘s migration from one place to the other, and thereasons behind such migrations. It is evid...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ERIMJI ỌHỤRỤ: OMENALA NDỊ IGBO

PhD Ikechukwu Okodo pp. 216-223

Ụmị EdemedeOmenala agbụrụ ọbụla bụ ihe e ji mara ha. Mpekele omenala ọbụla na-adị ụbara. Erimjiọhụrụ bụ otu mpekele omenala e ji mara ndị Igbo malite n‘oge gboo rue ugbua. Ọtụtụmmadụ na-eleghara omenala anya n‘ụdị na ọ b...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ỊGBA NDỤ N’OBODO ỤFỌDỤ N’ALA IGBO: NZIPỤTA AGBAMNDỤ N’AGỤMAGỤ IGBO NDỊ A HỌỌRỌ

Ph.D. Ogochukwu Roseline Ifeka pp. 101-112

Ụmị EdemedeỌtụtụ nsogbu ezinaụlọ ndị Igbo na-agabiga n‘oge a mere na ha anaghị atụkwasị obi n‘ebeibe ha nọ. Ha na-ahụta onye ọbụla nọ ha nso dị ka onye a ga-eze ndụ. fọdụ ndị isi ụkaọgbara ọhụrụ na-akọnye ndị mmadụ ụjọ n...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ỊGBAMA IHE ỊRỊBA AMA GAJE IME N’ỌDỊNIIHU DỊ KA A HỤTARA N’AKWỤKWỌ EJIJI IGBO ỤFỌDỤ

Ph.D. Obiageli Theresa Nsolibe pp. 78-88

Ụmi edmedeEdemede a gbadoro ụkwụ n‘ibu amụma maọbụ ịgba ama ihe ịrịba ama gaje ime n‘ọdịnihu.Ọ nwere ihe ga-abụ ọ mee, o bụrụ ihe iju anya nye ndị mmadụ. dị ihe dị otu ahụ gụnyereanụụlọ ibido bewe akwa n‘etiti ehihe maọb...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

IGBO LANGUAGE AMIDST GLOBALISATION: THE WAY FORWARD

Chinweude N. Ugochukwu pp. 147-159

Globalisation, as a concept, idea or practice has come to stay. It refers to the process ofincreasing economic, political, social and cultural relations across international boundaries.It is a process that brings both po...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

IGBO LANGUAGE AND THE YOUNGER GENERATION: THE NEED FOR MOTIVATION

Edith Ukamaka Nwobu pp. 89-100

It is important to consider how effective our parents (the older generation, especially theelites) have been able to make the Igbo language attractive to the younger ones. Have theygiven the younger generation reason(s)...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

IJELE: AKAMGBA CHERE YA DỊ KA MMỌNWỤ NA ỌRỤ NKA NDỊ IGBO

PhD Charles Azụbụike Nneke pp. 120-131

Ụmị Edemede Ijele dị ka mmọnwụ na ọrụnka pụtara ihe nke ukwuu na ndụ ndị Igbo. Ọ bụ etu ahụ ka o sinwe ọtụtụ akamgba chere ya n‘ihi na ọ bụ ka onye ha ka isi na-awa ya ha. E si n‘edemedenchọcha a wee lebaa anya n‘akamgba...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ỊJỤTA AKWỤ: RECALLING AND MOURNING THE DEATH OF A MISSING CORPSE

Chinelo Edith Ude-Akpeh pp. 1-17

Death is a sad event that leaves survivors of the deceased with pain and sense of loss. Thepain is deeper when the body of the deceased is not found. This aggravates the grief. Thereare existing studies about death, grie...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

INSTRUMENT OF STABILITY: A STUDY OF MASQUERADE IN IGBO TRADITIONAL SOCIETY

PhD Ifeyinwa Cordelia Isidienu, PhD Ann C. Onyekelu pp. 199-208

The masquerade enforces order and discipline in Igbo traditional society. Masquerading is avery effective means that sustained peace and order, settlement of disputes, goodgovernmenance among Igbo communities in the past...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

MGBASA EJEMOZI ỤKA MMỤỌ NSỌ NA NAỊJIRỊA KAMGBE AGHA BIAFRA NA NAỊJIRỊA BIRI: ETU IHE SI GBATA KWỤRỤ

Daniel Ihunanya Ilechukwu, Chiamaka Patience Ilechukwu pp. 38-48

Ụ mị EdemedeNdị ka Mmụọ Nsọ bụ ndị nkụzi ha, ozizi ha na nkwenye ha gbadoro ụkwụ n‘ike nkeMmụọ Nsọ Chineke. Ha na-agbaso usoro ofufe a haziri ahazi ma na-agba mbọ ịkụzi ihe dịn‘Akwụkwọ Nsọ n‘agbanweghị ya. Onye ọbụla dị...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

MMEMME ERIMJI ỌHỤRỤ N’OGHE

Christian E. C. Ọgwụdịle pp. 190-198

Ụmị EdemedeMmemme iri ji ọhụrụ dị ka aha ya si dị bụ ihe a na-eme were eri ji izizi e gwuputara n‘ala. Ọbụ mmemme a ka a na-eme tupu onye ọbụla kọrọ ji enwee ike igwute nke ya rie. N‘obodo mbụ Oghe ọ bụ mmemme na-ejikọta...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

MPỤRỤICHE JI NA NKWENYE NDỊ IGBO

PhD Edith Ngọzị Ọnụkawa pp. 140-146

Ụmị EdemedeNdị Igbo nwere ọtụtụ akụkụ ọdịnala ma nke pụtakarịchara ihe n‘omenala ha bụ ji. E deelaọtụtụ edemede banyere ji n‘omenala Igbo, ma edemede ndị a hiwekarịchara isi n‘emume iriji ndị Igbo. Ka o sila dị, edemede...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ODIBENDI PRELIMINARY

PhD Ikechukwu Okodo

EDITORIAL COMMENTThis is the debut of ỌDỊBENDỊ: A Journal of Igbo Consciousness. This edition takes care of theentries for a conference on yam and the ceremony about yam. So some titles in this publicationfocus on yam an...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ỌJỊ: ERIRI NJIKỌ ASỤSỤ NA OMENALA IGBO

Patrick Ik. Umezi pp. 209-215

Umị Edemede Nchọcha a bụ maka ‗Ọjị: Eriri Njikọ Asụsụ na Omenala Igbo‘. N‘edemede a, e bu n‘obiịchọpụta etu emume ọjị si ejikọta asụsụ na omenala Igbo ọnụ. Mgbe e mechara nchọcha a, achọpụtara n‘ezie na ọjị bụ eriri jikọ...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ỌMỤMỤ IGBO NA MAHADUM ABỤGHỊ ANỌMNÌSÌ

PhD Aloysuis U. Umeodinka pp. 160-173

Ụmị edemedeNchọcha a bụ nke isiokwu ya bụ ―Ọmụmụ Igbo na Mahadum Abụghị Anọmnisi‖. Otu n‘imeebumnuche ndị e ji maka ha eme nchọcha a bụ ịkọwa ihe bụ anọmnisi. Ebumnuche ndị ọzọbụ: ịchọpụta etu ndị na-amụ Igbo si anọ n‘is...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

PATRIARCHY AND CULTURE: THE POSITION OF WOMEN IN THE RURAL IGBO COMMUNITY

PhD Ihuoma Elizabeth Obienusi, Chinyere Phillis Chikwendu pp. 174-189

This paper focuses on the tremendous setback that patriarchal culture has brought to thewomen in Igbo rural communities. The patriarchal ideology of the society has in no smallmeasure influenced the stratification of job...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

PRIMARY SCHOOL ADMINISTRATION IN NIGERIA: THE ROLE OF THE HEADMASTER

Clement N. Okodo pp. 132-139

This paper discusses the role of the headmaster in the affairs of the primary school asindispensable. Without him, there would be no success in achieving the objectives of theschool. The problem necessitating this work i...

Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

THE ONTOLOGICAL FOUNDATION OF INTERSUBJECTIVITY IN AFRICAN COMMUNAL SETTING

Ph.D. Fidelis Chuka Aghamelu, Anthony Chukwuemeka Nwafor, Anthony Chikaeme Onwuliri pp. 66-77

Communalism presupposes the doctrine that the community is the focus of activities of theindividual member of any given society. A typical African society is organized to satisfy thebasic human needs of all its members....